Bank of Cape Verde

Bank of Cape Verde (Portuguese: Banco de Cabo Verde) bụ ụlọ akụ etiti Cape Verde.  Isi ụlọ ọrụ ya dị na Avenida Amílcar Cabral, n'isi obodo Praia nke dị n'agwaetiti Santiago..[1] Gọvanọ ya ugbu a bụ João António Pinto Coelho Serra, onye nọ n'ọkwa kemgbe Disemba 2014.[2]

  1. Contacts, Banco de Cabo Verde
  2. CV Governador, Banco de Cabo Verde

© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search